Edit this page on GitHub (opens in a new tab)
ZecHub bụ ọdụ mmụta decentralized maka Zcash. Ebumnuche nke ZecHub bụ ịnye ikpo okwu mmụta ebe ndị otu obodo nwere ike ịrụkọ ọrụ n'ịmepụta, ịkwado izi ezi, na ịkwalite ọdịnaya nke na-akwado usoro gburugburu ebe obibi [ecosystem] nke Zcash. Anyị na-eme nke a site n’ụfọdụ usoro.
Nkuzi, blọọgụ dị mkpirikpi, na Akwụkwọ Akụkọ bụ ndị e meghere isi mmalite [open sourced] ma debe ha na GitHub, nke pụtara na onye ọ bụla n’obodo nwere ike inye onyinye. Nke a bụ iji hụ na ọdịnaya ziri ezi nakwa na ọwa ahụ n’onwe ya enweghị otu ebe ọdịda [single point of failure].
Ọ bụrụ na ị bụ onye ọhụrụ na Zcash, jiri .****
Gaa na ebe nchekwa ZecHub nke GitHub
Mepụta akaụntụ GitHub ọhụrụ ma ọ bụ jiri nke gị banye
Soro ntuziaka a ka ịmụta otu esi eme pull request:
Video guide·How to Contribute to ZecHub!
Iji chekwaa ọdịdị otu nke ZecHub, e nwere ndebiri [template] ị nwere ike iji mgbe ị na-agbakwunye ibe na ebe nchekwa ahụ.
1. All pages should have additional resources (ie. links to z.cash) to support content
2. No marketing or sponsored content
3. No inappropriate content.
Onyinye: ebe a
NKWUPỤTA: ZecHub bụ atụmatụ nọọrọ onwe ya kpamkpam ma mepere emepe nke ndị otu obodo Zcash hibere. E kwesịghị iwere ihe ọ bụla dị na ebe nchekwa GitHub a dị ka ndụmọdụ gbasara ego ma ọ bụ itinye ego — ọ bụ naanị maka ebumnuche ozi.
Ọ bụrụ na ị ga-achọ itinye ihe, ma ọ bụ tụọ aro mgbanwe na ibe wiki a, biko gaa na ebe nchekwa github ZecHub ma nyefee pull request.