A naghị elekọta Ywallet ọzọ. Onye mmepụta [developer] ya ekwenyela na agaghị emelite ya maka Ironwood (NU6.3), ya mere ọ nweghịzi ike iso chain ahụ, a pụghịkwa imezu usoro ndị dị n'okpuru na mainnet. E debere ibe a maka ntụaka. Zkool, sitere n'aka otu onye mmepụta ahụ, bụ onye nọchiri anya ya a na-elekọta ma na-akwado multisig nke FROST.
Jiri repo dị n'elu ma soro ntuziaka maka ịkọmpaịlụ:
cargo build --bin trusted-dealer
cargo build --bin dkg
cargo build --bin coordinator
cargo build --bin participant
Bin ga-adị n'ime folda target.
./generateFROST_UA.sh
Accounts -> Pịa + ma mado ufvk sitere na nzọụkwụ dị n'elu
Mado UA ọ bụla ma ziga tx. Chekwaa faịlụ ahụ.
./signFROST_tx.sh rawtxs/mytx signedtxs/mysignedtx
ntinye mbụ bụ ebe raw tx sitere na nzọụkwụ dị n'elu dị ntinye nke abụọ bụ ebe na aha tx ejirila signature nke ịchọrọ ịgbasa Nke a bụ akụkụ ebe ị na-agwa FROST Azụmahia nke ịchọrọ ka onye ọ bụla tinye signature na ya
./runCoordinator.sh
Nke a na-ahazi signature nke onye ọ bụla sonyere ma mepụta signature otu
./participantSign.sh key-package-1.json
./participantSign.sh key-package-2.json
N'ime mpio coordinator, detuo signature otu e wepụtara ma mado ya n'ime mpio ntinye signature nke FROST. Nke a ga-emecha ntinye signature nke FROST ma wepụta 'mysingedtx'
Pịa 'More' n'akụkụ ala aka nri nke Ywallet ma chọta 'Broadcast'. Chọta 'mysignedtx' ma pịa ok.
Ọ bụrụ na ihe niile arụ ọrụ, ị ga-enweta ID Azụmahia :)