Usoro: Zero to Zero Knowledge
Ọ bụrụ na ị na-amụta banyere Zcash na nke mbụ, ị ga-achọpụta na e nwere ụdị Azụmahia (transaction) abụọ dị: Oha (Transparent) na nke e chebere echebe (Shielded).
Taa, anyị ga-amụta gbasara ha ma kpuchie otu n'ime atụmatụ ọhụrụ dị na gburugburu #Zcash, Adreesị akpa ego e jikọtara ọnụ (Unified Addresses).
Azụmahia nke e chebere echebe na-ezo aka n'Azụmahia ọ bụla nwere adreesị e koodu kpuchiri maka pool Sapling/Orchard.

Adreesị akpa ego e jikọtara ọnụ (UAs) ka e mere iji jikọta ọnụ Azụmahia nke e chebere echebe ma ọ bụ nke Oha n'ime otu adreesị.
E nwere ụdị Adreesị akpa ego 3 a na-eji:
Ọnụọgụ mkpụrụedemede (ya mere nha koodu QR) na-abawanye n'ụdị nke ọ bụla.


A na-ekodu adreesị na igodo dị ka usoro byte (Raw Encoding).
Receiver Encoding gụnyere ozi niile dị mkpa iji bufere akụ site n'iji otu protocol kpọmkwem.
Raw encoding nke Adreesị akpa ego e jikọtara ọnụ bụ ngwakọta encoding (typecode, length, addr) nke ndị nnata:
0x030x020x01Dị mkpa: A ghaghị inwe opekata mpe otu adreesị Kwụọ ụhwọ (payment) nke e chebere echebe n'ime UA ọ bụla. (A naghị akwado adreesị Sprout ọzọ mgbe nkwalite Canopy gasịrị.)

Nkọwapụta zuru ezu: ZIP-316: Adreesị akpa ego e jikọtara ọnụ
Nke a bụ mgbanwe bụ isi nke na-enyelarị ọtụtụ ZEC aka ịbanye na pool nke e chebere echebe.
Orchard webatara echiche ọhụrụ a kpọrọ Omume (Actions):
Daira na-akọwa ọnọdụ Anchor (zcon3):
N'ọnọdụ ụfọdụ (dịka ọmụmaatụ, Azụmahia n'etiti pool), onye na-ekiri nọ n'èzí nwere ike ịhụ ọnụ ego. Otú ọ dị, valueBalanceSapling na valueBalanceOrchard na-eji homomorphic commitments gosi mkpokọta ZEC dị na pool nke e chebere echebe ma gbochie nṅomi ego.
Gụkwuo: ZIP 209: Machibido Ntụle Uru Pool Chain Nke Anọghị n'Udi
Otu ECC na-arụ ọrụ na ụzọ RPC ọhụrụ na zcashd (nke ga-anọchi z_sendmany) nke ga-eme ka ndị ọrụ nwee ike ịhụ tupu oge eruo ma nabata/jụ Azụmahia a tụrụ aro dabere na njirimara Nzuzo ya.
Eriri okwu a na mbụ rụtụrụ aka na YWallet, maka atụmatụ Azụmahia ọ gosiri tupu ịpịa zitere. A naghị edozi YWallet ọzọ, a gaghịkwa emelite ya maka Ironwood, yabụ o nweghịzi ike iso chain. Họrọ e-akpa ego a na-elekọta site na ibe Wallets kama, ma họrọ nke na-agwa gị ihe Azụmahia ga-ekpughe tupu e ziga ya.
Ederede magburu onwe ya gbasara Nzuzo Azụmahia: https://medium.com/@hanh.huynh/
Eriri okwu mbụ sitere n'aka ZecHub (@ZecHub)
https://x.com/ZecHub/status/1628498645627666432
E jikọtara ibe a site na eriri okwu mbụ Zero to Zero Knowledge maka wiki ZecHub.