


Podkastị Z2Z na-akwado mkparịta ụka ogologo n'etiti Ian Sagstetter (site na Electric Coin Company) na ndị otu ọzọ nke obodo Zcash.
Podkastị a na-ekpuchi isiokwu dị iche iche, mana ọ na-elekwasị anya karịsịa na Zcash na ahụmịhe ndị ọrụ ya.
Nọgidenụ na-amata maka mmemme ndị ga-abịa:
Spotify maka ndị na-eme Podkastị
Ndepụta Mmemme
Mmemme 1 - Iwu nchịkwa Crypto [Crypto] na Nzuzo ego na J.W. Verret YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 2 - NFT egwu [Music NFTs], Nzuzo na nnwere onwe akụnụba na Xcelencia YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 3 - DeFi na Nzuzo na RAILGUN YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 4 - Akụkọ e ji akọwa [narratives] Zcash na David si Zcash Media YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 5 - Podkastị Zcash ọhụrụ na Joël Valenzuela YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 6 - Amụma ikike kacha ọhụrụ nke Zcash Brasil na Samara YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 7 - Egwu, ejighị n'aka, na obi abụọ [FUD] banyere Zcash na Josh Swihart YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 8 - Nchekwa Zcash na lightwalletd na Taylor Hornby YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 9 - Klọb ZFAV na Ryan Taylor (nke a makwaara dịka AdjyLeak) YouTube | Odysee | Spotify
Mmemme 10 - Nzuzo maka ọdịmma ọha na Amber Baldet YouTube | Odysee
Ọ bụrụ na unu nwere aro gbasara onye unu ga-achọ ịhụ ọzọ na podkastị, nweere onwe unu ịkpọtụrụ anyị! Ziga DM na @zechub na Twitter