Mmemme Ndị Nnọchiteanya Ụwa Nile na-achọpụta ndị otu obodo na-enye onyinye dị elu n'usoro gburugburu ebe obibi Zcash ma na-enye ha ike ịghọ ndị ndu. Ndị nnọchiteanya na-eme ka obodo Zcash too, na-akwalite nnabata ndị ọrụ, ma na-eme ka a mata teknụzụ Zcash na-echekwa Nzuzo [privacy].