Gaa na ọdịnaya
Logo

Nkọwapụta nke Central Swap Platform

ZecHub anaghị akwado ọrụ mgbanwe ọ bụla, biko mee nyocha nke gị.

NEAR Intents

exchange ngwa ngwa nke NEAR na-akwado. Tinye ego, ree, ma ọ bụ gbanwee, gụnyere TRUMP, MELANIA, BERA ndị a ma ama na memes ndị ọzọ

Visit website

ShapeShift

E-akpa ego [Wallet] gị. Otu App. Ohere na-enweghị ngwụcha · Zụọ Bitcoin, Ethereum na ndị ọzọ na ọnụego kacha mma n'ofe DEX na aggregators ndị isi

Visit website

Stealth EX

StealthEX bụ cryptocurrency exchange ozugbo maka Mgbawe na-enweghị oke, nke ọrụ ya anaghị achọ ndebanye aha ma ghara idowe ego ndị ọrụ n'elu ikpo okwu ahụ. StealthEX bụ ebe kacha mma ịzụta cryptocurrency.

Visit website

Changelly

Changelly bụ crypto coin exchange na-emezu ozugbo, nke a ma ama n'ụzọ dị ukwuu maka ugwo [fees] ya dị ala n’ọrụ a, ruru 0.25% n'ahịa crypto. Ọ na-emezukwa nkọwa nke crypto exchange kacha nwee ọtụtụ ọrụ.

Visit website

flyp.me

flyp.me exchanger na-enweghị akaụntụ na FYP Token ka e kere iji chebe Nzuzo [privacy], kwalite decentralized [decentralized], kwado inwe site n'aka ndị obodo, ma zụlite obodo kwenyere na consensus [consensus].

Visit website

Exolix

Gbanwee crypto karịrị 1311 ozugbo, na ọnụego kacha mma na-enweghị ndebanye aha

Visit website

Trocodor

Zụọ Cryptocurrency n’amaghị aha. Ngwa ngwa. Nchebe. Enweghị birokrasi. Kaadị debit akwụgoro ụgwọ dị.

Visit website

Bison Wallet

Zụọ crypto site n'aka mmadụ ruo n'aka mmadụ. Enweghị ugwo azụmahịa. Enweghị KYC. Decentralised Exchange nke Decred Project wuru.

Visit website

Firo DEX

Mgbawe decentralized enweghị mkpa ntụkwasị obi site n'iji atomic swaps na FiroDEX!.

Visit website

Changenow

Crypto Exchange WEB 3 na-enweghị oke – Dị mfe, Ngwa ngwa, Enweghị njide ego.

Visit website

Fixed Float

Cryptocurrency exchange ozugbo, nke zuru oke na-akpaghị aka, nwere Lightning Network.

Visit website

Xchange

Cryptocurrency Exchange n’amaghị aha, dị ọnụ ala, a pụrụ ịtụkwasị obi, AlwaysOnTime na-enweghị ndebanye aha ọ bụla. Mirror pụrụ iche nke Tor dị.

Visit website

BitcoinVN

Bitcoin & Cryptocurrency Exchange ozugbo na Vietnam. Zụta, ree ma ọ bụ gbanwee n'etiti akụ 80 gụnyere VND, BTC, XMR, USDT, ETH, BCH, SOL

Visit website

LeoDex

Mgbawe cross-chain na-enweghị akaụntụ na-enweghị KYC. Zipu BTC, ETH na ndị ọzọ site na e-akpa ego ọ bụla, exchange ma ọ bụ nchekwa oyi gaa na Adreesị akpa ego [address] nkwụnye ego otu oge ma nata ZEC — njikọ e-akpa ego adịghị mkpa.

Visit website