Igwefoto vidio [Video camera] nwere mmepụta HDMI na-enweghị ihe mkpuchi
Ihe nkwụnye igwefoto [Tripod]
Ngwa ijide vidio HDMI-na-USB (2x)
HDMI maka ijide slide ngosi/ngosi ihe (ọ kacha mma ma ọ bụrụ na ọ na-enweghị eriri)
Ntinye ọdịyo sitere na mixer (ọ kacha mma ma ọ bụrụ na ọ na-enweghị eriri)
Kọmputa mkpanaaka [laptop] nke nwere ike ịgba OBS ma ọ bụ sọftụwia yiri ya (ọ kacha mma ma ọ bụrụ na o nwere ethernet)
Ebumnuche nke ngwa a bụ ịdị mma na ịdị mfe ibu ya.
E nwere ụzọ isi dochie ụfọdụ n'ime ngwaọrụ a site na ngwọta ndị dị mfe inweta (dịka iji ekwentị kama igwefoto), a ga-atụlekwa nke a n'edemede wiki ọzọ.
Atụmatụ ihe atụ banyere otu esi ejikọta ngwaọrụ niile maka mgbasa ozi. Onye dere ya: decentralistdan