


Anyị nwere ike iji IPFS kesaa nnukwu faịlụ mgbasa ozi n'etiti anyị n’ụzọ Peer-to-Peer.
Yabụ, gịnị bụ nsogbu ahụ: ọnụ ụzọ IPFS [IPFS gateways] anaghị arụ ọrụ maka nnukwu faịlụ; oge ha ga-agwụ.
Ihe achọrọ: IPFS Desktop + Brave Nchọgharị Browser
Na nkenke, vidio ahụ dị na njedebe.
Anyị nwere ike iji nke a n'etiti anyị nọ na ZF AV Club maka izipu nnukwu faịlụ mgbasa ozi, ma depụta ya maka unu niile n’ihi na ọ na-atọ ụtọ nke ukwuu ma dị egwu!!
ỌZỌ, anyị ga-arụkọ ọrụ ozugbo na otu IPFS nọ na Protocol Labs iji mepụta Ojiji [use case] a. Uru ọzọ sitere na njikọ e mere na dWeb Camp!
Enweghị IPFS arụnyere n’ọrụ na igwe na-anata faịlụ MA jiri nchọgharị na-abụghị Brave: Ị ga-echere ka ọnụ ụzọ bubata faịlụ ahụ. Nke a ga-eweghachi njehie 504 maka nnukwu faịlụ.
Ọzọ: Otu esi etinye faịlụ ndị ọzọ n’ọrụ na igwe gị ka anyị ghara inwe nsogbu nke otu ebe ọdịda [single point of failure] mgbe node mbụ pụsịrị n’ịntanetị [offline].
[Njikọ ikekọrịta maka vidio dị na vidio a bụ https://ipfs.io/ipfs/QmU8SDV1ozFf2n7FVq52jxuQ3jKjHXj48V6k4xbDqojmNy?filename=MadBitcoinsOnABoat_kaiber.mp4](https://cdn.discordapp.com/attachments/1154434684558770237/1154435234276835338/IPFSdesktop_getStartedbrave_ZFAV_20230921.mp4)
Njikọ ikekọrịta maka vidio dị na vidio a bụ https://ipfs.io/ipfs/QmU8SDV1ozFf2n7FVq52jxuQ3jKjHXj48V6k4xbDqojmNy?filename=MadBitcoinsOnABoat_kaiber.mp4